The CEO of Penthauze Music has released new, dynamite song lyrics called “Nwoke Esike Official Lyrics,” which feature the renowned Nigerian rap artist, composer, performer, and record producer Phyno.

Nwoke Esike Official Music Lyrics

Aburu kwanu egwu eje be’ osadebe 

Kwuba aka gi oto

Kwuba aka gi oto

!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!

Kwuba aka gi oto, 

Niphkeys

Ooh my God oh, amayi’m ebe nna eje oo

And you dey in charge ife nna ayo bu ka anyi luooo

And onye si na uwa ya ka cha mma, nya puta na ogbo ka anyi funu nu

Na jeje I dey oo, I carry my cross dey gooo, ahh

Nwoke esike kwe oo

Nwoke esike kwe oo

Nwoke esike kwe oo

Nwoke esike kwe oo

Ife anya’m fukwa nu, na onum ame ekwu nwu kwa oo

Akwa anya m bekwa nu n’onum aga ako cha kwa oo

Uwa bu onye meru ike ya onaaa aah ah haa na naa

Chukwu okike nyenum ama mife aah ah ahee heee

Uwa bu onye meru ike ya onaaa aah na na na naaa

Imakwa na nwoke esike kwe oo

Transcribe by DJ Youngstar (A.K.A) Think Twice